Flavour – Levels Pro Max Lyrics
Explore the captivating verses and catchy beats of this hit track, and uncover the meaning behind the song’s intriguing lines.”
Contents
Enjoy the song and follow the lyrics:
Levels Pro Max Lyrics by Flavour:
I makwa onye i wu?
I makwa onye i wu?
I makwa onye i wu?
I makwa onye i wu?
Nwoke na-apu oku
Nnwa na-ebe ebe
Nwoke oma osiiso
Ya na nnwa oma osiiso
Na we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
I si ka o bulu, o bulu ya, na we dey here
Mens buzi nnukwu ike, na we dey here
Ah eh
I fugodi convoy anyi ji wee bata obodo, i nolu ofuma
I nwekwaanu choice, ah eh?
I fụgodi package anyị ji wee bata obodo, i belu ebelu
Security confirmed, i ma na udo na-achinu?
I ma na mens bata obodo, anyi ka fa na-enene?
I ma na ndende edee?
Ma na mmemme emewe?
Abobi nwere omuma eji eri ego, agu ji egbe
I makwa onye i wu?
Nwoke na-apu oku
Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apia bu mpiawa azu nu, double condenser
Ife anyi bu bu odogwu odogwu, ike na ebube mmuo nso
Aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe ndi nso
I makwa onye i wu?
Liked ‘’Levels Pro Max Lyrics by Flavour? Check Other Latest Music Lyrics here.
Get Fresh updates as they drop via Twitter and Facebook